Òwèrè
(Dupụ̀rụ̀ sì Owerri)
Owẹrrẹ
Akụkụ nke | Eluàlà |
---|---|
aha gọọmenti | Owerri, Owẹrrẹ |
akara ala | Owerri, Owẹrrẹ |
mba/obodo | Naijiria |
isi obodo nke | Imo Steetị, Bịafra |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Imo Steetị |
nhazi ọnọdụ | 5°29′0″N 7°2′0″E |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
òtù nlekọta ejima | Gresham |
Nkwekọrịtara oke ala | Obazu |
webụsaịtị | http://www.imostate.gov.ng/ |
Koodu ọkpụkpọ mpaghara | 083 |
Òwèrè (Owerri nà aka ede bèkeè) bụ ịsị óche Ȯra Imo (Imo State). Dika ịsị óche ndi ewere na obodo Naigeria, Owẹrrẹ nwere ọtụtụ madu bi n'ime ya. Owẹrrẹ ugbua nwere ụlọ akwukwo di elu nke mere ya obodo akwukwo, ụlọ akwukwo ndịa bụ Federal university nke nka na ụzụ Owẹrrẹ, Federal polytechnic nke Nekede, Imo state university ya na Alvan Ikoku college. Ule agumakwụkwọ di kwa na Owẹrrẹ. Ụlọ akwụkwọ ndịa emela Owẹrrẹ abụrụ ebe agụma akwụkwọ bụ suru gede.
Lee nke ozo[dezie | dezie ebe o si]