Ihu mbụ
Obiageli Katryn Ezekwesili (onye nke eji Oby Ezekwesili mara) bu nwa afo Nigeria guru accounting ma turu ugo na ya. O so choputa ma bido otu ndi oyibo na akpo Transparency International, o nokwa nisi oche nke ndi na ebgochi mpu na aghugho nuwa niile nke ulo oru ha di nobodo Berlin bu isi obodo Germany. O rukwara oru dika minista na hu maka mmanu ndi a na egwuputa nala (solid mineral) nakwa minista na ahu maka mmuta (Education) mgbe onye isi ala Olusegun Obasanjo bara ochichi nke ugboro abuo. kemgbe ahu oruola oru dika osote onye isi nulo oru world Bank nke Afrika bido na onwa Mee n'afo 2007 ruo onwa Mee 2012 mgbe eji Mazi Makhtar Diop nochie ya. Ezekwesili ji nzere masters degree na International Law nakwa Diplomacy. O Jikwa nzere masters degree na Public Administration site na Mahadum nke di na Harvard ...Gaa n'ihu ịgụ édémédé àUdu bụ aerophone dị ukwuu (na nke a implosive) na idiophone nke Igbo nke Nigeria . N’ala Igbo, ùdù pụtara ‘arịa’. Nke ite mmiri nwere oghere, ọ bụ ụmụ nwanyị ndị Igbo n'aku udu na oge mmeme. A na-eji ụrọ eme udu. A na-eji aka aku ya. Ọ na-ewepụta ụda bass site na ịkụ nnukwu oghere nọ ya n'ahu ngwa ngwa. Enwere ọtụtụ ụzọ enwere ike igbanwe uda ya, dabere n'otú esi dose kpisiri aka dị n'elu obere oghere dị n'elu. Ọzọkwa, enwere ike iji mkpịsị aka rụọ corpus dum. Taa, ndị na-eji aka n'aku egwu na udi di iche- iche n'eji ya emeputa egwu. Lee fòtó ndị ọzọ na Commons.Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha ebe à
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à |
|