Ihu mbụ
Abuja – Ali Nuhu – Jim Iyke – Davido – Lagos – Wikimedia Foundation – Jamila Nagudu – Nairaland – Omenala – Burna Boy – Ghana – Njikọ̀taọ̀hà – Obodoézè Nà Ofú – Rukayya Dawayya - Yukrain - Game of Thrones – Netherlands – Football – Italy – Kizz Daniel |
Chet Anekwe Amụrụ ya na Naijiria mana o tolitere na New York City, United States, Anekwe bịara bụrụ onye ama ama na ụlọ ọrụ ihe nkiri nke Hollywood ka ọ rụchara ọrụ dị ka Service Man (onye oru nwoke) na usoro ihe onyonyo Amerika, nke akpọrọ New Girl. Ọ na-egosipụta ugbu a dị ka Efe Omowale na sitcom telivishọn America, Tyler Perry's Assisted Living. O mela otụtụ ihe nkiri site n'afọ 2001 rụọ ugbu a, dị ka; Sheena (usoro TV), Shpionskie igry: Nelegal, Dream Job (usoro TV), Phat Girlz, 30 Days, na ndị ọzọ.
Áki bụ mkpụrụ nke nọ n'ime mkpụrụ nkwụ a na ata-ata . Mkpụrụ osisi nkwụ a na-enweta mmanụ abụọ dị iche: mmanụ nkwụ na- esite na ụru nkwụ mpụta, yana elu-áki nke na-esi na ákì pụta. Avuvu ákì bụ ihe na-afọ ma apipụtacha mmanụ na ákì akwọrọ-akwọ, nke a na aghọ erimeri ehi ma ọ bụ ejiri ya na-emeho ọkụ ma na-akwanyekwa ọkụ n'ime obodo. Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha ebe à.
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à |
|