Ihu mbụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Nnọọ na Wịkịpidia Ìgbo,
ịhẹ njikọta edemede onye ọbụla nwere òhèrè imezi.
Édémédé akachasị gụọ

Abuja – Ali Nuhu – Jim Iyke – Davido – Lagos – Wikimedia Foundation – Jamila Nagudu – Nairaland – Omenala – Burna Boy – Ghana – Njikọ̀taọ̀hà – Obodoézè Nà Ofú – Rukayya Dawayya - Yukrain - Game of Thrones – Netherlands – Football – Italy – Kizz Daniel


Édémédé egosipụtara
Ogonna Nneka Nnamani

Nnamdi Asomugha ( /n ɑː m d i Ɑː s əm w ɑː / NAHM -dee AH -səm-wah ; a mụrụ Julai 6, 1981) bụ onye na'eme ihe nkiri ka ọrụ ya. Ọ bukwa onye Nigeria na Amerika. Ọ bụbu onye egwuregwu ụdị nke bọọlụ America . Ọ gbara bọọlụ kọleji maka Mahadum California, Berkeley, ebe anọ họrọ ya na agba nke mbụ n'afọ 2003 na NFL Draft 2003 site n'aka Oakland Raiders . Ọ gbakwara ndi Philadelphia Eagles na San Francisco 49ers bọọlụ. Ka'mgbe ọtụtụ afọ, a na-ewere ya dị ka otu n'ime ndi kachasị mma na ịgba ụdị bọọlụ ahụ na NFL. N'ime afọ iri na otu dị ka onye na-agba bọọlụ, a hoputara ya All-Pro ugboro anọ, gụnyere ugboro abụọ ka ndị otu mbụ na bọọlụ. A họrọ Asomugha dị ka onye otu Fox Sports NFL All-Decade Team 2000-2009.

...Gaa n'ihu ịgụ édémédé à

Foto egosipụtara
Ogene ndi Igbo

Ogene bụ ngwa egwu ndi Igbo. Ọ bụkwazi aha egwu. Ihe eji akpụ ogene bụ igwe. Ndi na-eme Ogene bu ndị Ọkpụ ụzụ. Nke a mere e ji asị ụzụ na-amaghị akpụ ogene lee egbe anya n' odu. (Ogene nwere ihu abuo ka odudu egbe). ọbụkwa ndi Igbo bi na Naijiria na- arụpụta ma na-agbakwa egwu ogene. Mgbịrịgba Ogene ka ndị Omambala River basin dị n'ala Igbo ji mere isi ngwa egwu. Ọ bụ ngwa egwu na-egosi nke a kpọrọ Struck idiophone class, Ọkpụ ụzụ jikwa igwe pụrụ iche kpụọ ya. Ụdịdị ya dị basabasa bịa nwee okokoro n'ime ya. Ụda ya na-esi mkpọtụ ịma jijiji mgbe akụrụ ya. na-eji osisi nkụ were akụ ya.

Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha ebe à.

Ị mà na...
Ihe ọkpụkpụ Africa na Albert Memorial
  • Afrika nwere obodo kacha ibu nke bụ Cairo, Ijipt. O nwere ndi mmadu nde 9.2.
  • Obodo kachasị na Africa bụ Algeria, o nwere square kilomita 919,595.
  • Akụkọ ihe mere eme nke Afrịka nke edere na-amalite na narị afọ nke BC anọ site na mmepeanya ndị Ijipt. N'ime narị afọ ndị gafeworonụ, ọtụtụ obodo dị iche iche malitere ịbanye na kọntinent ahụ na-emepụta omenala na okpukpe dị iche iche na-agbasa na mpaghara dị iche iche nke Africa.
  • Iji chebe akpụkpọ ahụ ha maka ịpụ n'anyanwụ, ndị Himba nke dị n'ebe ugwu Namibia na-eji otjize ekpuchi onwe ha. Otjize bụ ngwakọta nke ala na-acha uhie uhie na abụba mmiri ara ehi, n'ihi ya, akpụkpọ ahụ na-acha ọbara ọbara. Ha na-ejikwa ntụ osisi na-asachapụ ntutu isi n’ihi na mmiri dị ụkọ.
.

Árò gị
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à

Sonye anyị
Ọjị (Kolanut)

NNỌỌ!
Ị na-agụ, na-ede, na-atụgharịkwa asụsụ igbo? Anyị chọrọ enyemaka gị!

Anyị jikọta ákà ọnụ, anyị ga emepụta ihe dị ukwu!

Ọrụ Wikimedia ndị ọzọ

Ọ bụ ndị editọ afọ ofufo na-ede Wikipedia, Wikimedia Foundation na-akwado ya, ọgbakọ anaghị akwụ ụgwọ nke na-anabatakwa ọtụtụ ndị ọrụ afọ ofufo maka ịmepụta ihe n'ọrụ Wikimedia ọzọ: anyị nwere Wiktionary na Wikiquote n'Igbo mana ọrụ Wikimedia ndị ọzọ edere n'okpuru ebe à dị na Bekee

Wikipedia asụsụ ọzọ na Africa