Ihu m̀bụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Nnọọ na Wịkịpidia Ìgbo,
ịhẹ njikọta edemede onye ọbụla nwere òhèrè imezi.
Édémédé akachasị gụọ

Tekno (musician) – Ọrịa ozuru ụwa ọnụ – Pinky Webb – Igbo Landing – Asia – Fasil Assefa – Ị̀ta ǹke mmụ̀zù Texas A&M – Peru – Chad – Naijiria – Mali – Love – Wikipedia – Togo - Google - No Rest for the Wicked (Supernatural) – News – March – Ndia – Kano


Édémédé egosipụtara
Ngozi Okonjo Iweala

Ngọzị Okonjọ-Iweala rụrụ ọrụ dịka Mịnịsta na-ahụ maka ihe niile gbasara ego (Minister of Finance) na Naịjiria. Ọ rụrụ ọrụ mịnịsta ugboro abụọ: sitē n’afọ 2003 rue afọ 2006; sitekwa n’afọ 2011 rue 2015. Tutu ọ rigoo n’ọkwa mịnịsta, ọ rụrụ ọrụ iri afọ abuo na ise n’ọba ego nke mba ụwa rue n'ọkwa "Managing Director" n’ahụ maka otu ọrụ niile si-aga na ya bụ oba ego. Ọ nọrọ n'ọkwa a afọ anọ (site n’afọ 2007 rue 2011). Ugbua, Okonjo-Iweala na-arụ ọrụ n'ọkwa daịrekụtọ jenaralụ n'òtù mbà ụwa a kpọrọ World Trade Organisation bụ òtù na-ahụ maka iwu, atụmatụ, usoro na nhazi azụmahịa mbà na mbà n'ụwa...

...Gaa n'ihu ịgụ édémédé à

Foto egosipụtara
Mmemme iwa ji ọhụrụ n'ala Igbo

Foto a na-egosi "Iri Ji ọhụrụ ndi Igbo" nke a na-akpọkwa, iwa Ji ọhụrụ ndi Igbo (Orureshi na idoma, Iwa ji, Iri ji or Ike ji, n'ọlumba di iche iche) bụ emume ndi Igbo na-eme kwa afọ na ngwụcha udu mmiri 'rainy season' na mmalite ọnwa Asatọ.

Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha ebe à.

Ị mà na...
Ngwa egwu ọdịnala Igbo bụ ogene na ịgba dị iche iche

👉🏽Kalenda Igbo bụ usoro kalenda ọdịnala ndị Igbo si na Naịjirịa ugbu a. Kalenda nwere ọnwa iri na atọ n’afọ, izu asaa n’otu ọnwa, na ụbọchị anọ nke ahịa Igbo n’otu izu gbakwunyere ụbọchị ọzọ na ngwụcha afọ, n’ọnwa ikpeazụ. Kalenda a nwere ụbọchị ahịa anọ bụ; Eke, Afor, Nkwo na Orie.
👉🏽Egwu Igbo na-atọkarị ụtọ. Ụdị egwu Igbo ama ama bụ Igbo highlife, Igbo bongo, na Odumodu. Ndị na-akụ Egwu Igbo na-agbasi mbọ ike ka ha na-akụ egwu ha site n'iji ngwa ọdịnala dịka Ekwe (slit drum) na Udu (drum).
👉🏽Ndị Igbo anaghị eji ezinaụlọ ha egwuri egwu n'ihi na ha na-enwekarị ezinaụlọ buru ibu na ndị na-agbakọta ọnụ n'oge mmemme. N'omenala Igbo, a na-ewekarị ezinaụlọ dị ka Ụmụnna.

👉🏽Ndi Igbo nwee bụrụ, ma ka nwere usoro “ichekwaa ego na mbinye ego” nke a na-akpo “Isusu” nke putara “obere obere”. A na-emekwa ya na Caribbean Island ebe a na-akpọ ya "Susu".

Árò gị
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à

Sonye anyị
Ọjị (Kolanut)

NNỌỌ!
Ị na-agụ, na-ede, na-atụgharịkwa asụsụ igbo? Anyị chọrọ enyemaka gị!

Anyị jikọta ákà ọnụ, anyị ga emepụta ihe dị ukwu!

Ọrụ Wikimedia ndị ọzọ

Ọ bụ ndị editọ afọ ofufo na-ede Wikipedia, Wikimedia Foundation na-akwado ya, ọgbakọ anaghị akwụ ụgwọ nke na-anabatakwa ọtụtụ ndị ọrụ afọ ofufo maka ịmepụta ihe n'ọrụ Wikimedia ọzọ: anyị nwere Wiktionary na Wikiquote n'Igbo mana ọrụ Wikimedia ndị ọzọ edere n'okpuru ebe à dị na Bekee

Wikipedia asụsụ ọzọ na Africa