Liberalism

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search

Liberalism bu echiche kuru ihe na: ndi mmadu nile n'uwa nwere oke ha si di ndu n'onwu ya, n' nwere ndi government gwa-wa ya ihe okwesiri mee mgbe nile. Kama nye ndi mmadu nsobu, government kwesiri nye ndi onwe ya otu ha nwere ike bi ndu nmara nma, no nga ta o wefu ndi joro njo.

Ndi n'ebi na echiche nkea bu ndi ana-kpo Liberal (s). Ma ubochi ke, ndi Liberal di si ndi mmadu nwere kwaa ike ha nwere-ike ji nye ndi n'aweghi iri aka. Ha si ta ndi mmadu mee ihe ha nwere ike mee ta ndi mmadu lile no n'uwa di mma.

Lee nke ozo[mezie | dezie ebe o si]