MediaWiki

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Logo MediaWiki

MediaWiki bu aha ana-kpo program Wikipedia di gba na. Ndi Wikimedia Foundation, nde di lekota Wikipedia, bu nde di de ya. Ade wa ya na asusu programming ana-kpo PHP. Dika Wikipedia, inwere ike nweta nke gi na akwughi ugwo, maka adi ime MediaWiki e release na ihe ana-kpo GNU General Public License.

MediaWiki di kwe ndi mmadu a de he na website di gba na ya, mgbe onye nwe ya kwesi. Obu he mere Wikipedia a ga elu.

Lee nke ozo[mèzi | edit source]