July

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Önwa ụzụ Alụsị -
 
Önwa mbu -
 
Önwa abụa -
 
Önwa ife Eke -
 
Önwa anọ -
 
Önwa Agwụ -
 
Önwa Ifejiọkü -
 
Önwa Alọm Chi -
 
Önwa ilo mmụọ -
 
Önwa ana -
 
Önwa Okike-Ajana -
 
Önwa ede Ajana
 

Ime oguafọr Gregorian, Julaị bu onwa asato na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu). Na mgbe gara-aga, Julaị bula onwa ise mgbe adila kpo ya Quintilis. Otu afo nwela onwa iri. Mgbe ekere Jenụwarị na Febrụwarị, Julaị a-da, mee otu afo nwere onwa iri na abuo.