Benin

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
République du Bénin
(Republic of Benin)
Íshí oche Porto-Novo
Asụsụ obodo french
Market na Porto Novo

Benin, nke ana-kpo kwa, République du Bénin (Republic of Benin), bu otu obodo no na Afrịka. Mádu jùrù ya nke 10,008,749 (2013; census).[1] O no n'etiti Togo na Naigeria.

Íshí oche Benin bu ebe ana-kpo Porto Novo, nwéré madu ha sị rùrù, 264,320 (2013; census).[2].

Lee nke ozo[mèzi | edit source]

Links n'aga n'ezi[mèzi | edit source]

References[mèzi | edit source]

  1. Madu na Benin, na citypopulation.de/Benin-Cities, looked up on 26 February 2016.
  2. Madu na Porto Novo, na citypopulation.de/Benin-Cities, looked up on 26 February 2016.