Côte d'Ivoire

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
République de Côte d’Ivoire
(Republic of Côte d'Ivoire)
Íshí oche Yamoussoukro
Largest city Abijan
Asụsụ obodo french
Area
 -  Total 322,463 km2 
124,502 sq mi 
 -  Water (%) 1.4[1]
Population
 -   census 22,671,331[2] 
Currency West African CFA franc (XOF)
Time zone GMT (UTC±0)
Abijan bụ ama ukwu hiri nne no n'ime Côte d’Ivoire.

Côte d’Ivoire (République de Côte d’Ivoire), nke ana-kpo kwa, Republic of Côte d'Ivoire na Ivory Coast, bu otu obodo no na Afrịka. Mádu jùrù ya nke 22,671,331 (2014; census).[3] O no n'etiti Liberia, Guinea, Mali, Burkina Faso na Ghana.

Íshi oche Côte d’Ivoire bu ebe ana-kpo Yamoussoukro, nwéré madu ha sị rùrù, 207,412 (2014; census).[4]

Lee nke ozo[mèzi | edit source]

Links n'aga n'ezi[mèzi | edit source]

References[mèzi | edit source]

  1. The World Factbook, CIA Directorate of Intelligence, 24 July 2008, looked up on 26 February 2016.
  2. Madu na Côte d’Ivoire, na citypopulation.de/CotedIvoire, looked up on 26 February 2016.
  3. Madu na Côte d’Ivoire, na citypopulation.de/CotedIvoire, looked up on 26 February 2016.
  4. Madu na Yamoussoukro, na citypopulation.de/CotedIvoire, looked up on 26 February 2016.