August

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Önwa ụzụ Alụsị
 
Önwa mbu
 
Önwa abụa
 
Önwa ife Eke
 
Önwa anọ
 
Önwa Agwụ
 
Önwa Ifejiọkü
 
Önwa Alọm Chi
 
Önwa ilo mmụọ
 
Önwa ana
 
Önwa Okike-Ajana
 
Önwa ede Ajana
 

Na iguafọr Gregorian, Ọgọọst bu onwa asato na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu) n'ime wo. Na mgbe gara-aga, Ọgọọst bula onwa isii ma mgbe adila kpo ya Sextilis. Otu afo nwela onwa iri mgbe ahu. Ubochi kena, afo nwere onwa iri na abuo.